Wikidata:Main Page/Content/ig
Wikidata bụ ntọala ọmụma bụ n'efu, nke mepekwara emepe nke ma mmadụ ma ígwè nwere ike ịgụ maọbu dezie ya.
Wikidata na-arụ ọrụ dị ka ebe nchekwa ihe ọmụma niile ahaziri ahazi na Wikipedia, Wikivogheji, Wikishonarị, Wikisọọsụ na ebe ndị ọzọ a na-ahazi ihe ọmụma n'ọrụ Wikimedia.
Wikidata na-akwado kwa ọtụtụ webụsaịtị na ijeozi ndị ọzọ na anọghị n'ọrụ dị ichè ichè Wikimedia ji ahazi ihe ọmụma. Ihe ndị dị na Wikidata bụ nke onye ọbụla ga-ewere n'efu nakwa na achọghị ikike onye nwe ya, bụrụkwa nke a ga-esite n'ụkpụrụ ahaziri nke ọma wefee n'ebe ọzọ, nakwa nke a ga-ejikọnwu ya na ihe ọmụma ndị ọzọ a chịkọtara n'ebe ndị ọzọ n'Ịntanetị maka onye ọbụla iwere n'efu enweghị mgbochi ọbụla.
Mụta banyere Wikidata
- Gini bụ Wikidata? GụọNkọwa Wikidata .
- Chọpụta maka Wikidata site n'ile anya na ihe ndi egosipụtara maka ndi odee Douglas Adams (Q42).
- Bido ajụjụ ase maka Wikidata site na SPARQL query service.
Mee ihe ntinye nke gi n'ọrụ Wikidata
- Mụta ka esi edenye maọbụ edezi ihe na Wikidata: sorotutorials.
- Soro ndị ọzọ na-enye aka arụ ọrụ n'efụ na ngalaba maọbụ n'isiokwu ọbụla masịri gị: soro WikiProjektị.
- Ndị mmadụ maọbụ ụlọ ọrụ dị ichè ichè nwekwara ike inye aka nadonate data.
Zute ọhanaeze ndị mejupụtara Wikidata
- Gaa na community portal maọbụ gaa nzụkọ Wikidata event.
- Mepee akaụntụ na Wikidata ka i nwee ike inye aka n'ọrụ user account.
- Kwuo okwu ma jụọ ajụjụ na Project chat maọbụ site na live IRC chatconnect, or the Otu telegram.
Jiri ihe ọmụma sitere na Wikidata mee Ihe
- Mụta ōtù i ga-esi wepụta ma jiri ihe ọmụma site na Wikidata mee ihe.
- The Wikidata Query Service Days 2026 is coming soon! October 17 to 23.
- This online event will focus on the migration of the Wikidata Query Service from Blazegraph to QLever, and supporting the Wikidata community, tool maintainers and data reusers with adapting their queries and tools to the new endpoint.
- 🗓️ Session program is out now, and is designed to repeat sessions for different timezones, ensuring we reach as many Wikimedians as possible.
- 🔗 Register for news, updates and most importantly, access links to the conferencing software.
- 🗣️ Please share this event with anyone you know who makes use of SPARQL, the Wikidata Query Service or Wikidata lists, as there is a very high chance they will be affected!
- 2026-10-07: The Wikidata development team held the Q4 Wikidata+Wikibase office hour for 2026. They presented their work from the past quarter and discussed what's coming next. Session log is available.
Ịbịara ọhụrụ na ọmarịcha ụwa nke data? Kwalite ma wulie amamihe maka data gị site na ndịnaya nke emere iji kuziere gi ngwa ngwa meekwa ka ị bụrụ aka ochie n'oge n'adịghị anya gbasara ihe ndị bụ isi sekpụ ntị na Wikidata.
-
Item: Earth (Q2)
-
Property: highest point (P610)
-
custom value: Mount Everest (Q513)
Ngwa ọrụ na ihe ntinye ndị ọhụrụ sitere na ọhaneze mejupụtara Wikidata
WikiProject ndị egosiri
WikiProject Ụmụ nwanyị

👩🔬 Passionate about highlighting women's achievements? WikiProject Women is dedicated to creating and improving data about women worldwide. Help close the gender gap in knowledge!
N'iganiru:
- Lee anya na Wikidata:Ngwa ọrụ maka ngwa ọrụ anyi ndi bụ ọpụrụ iche eji arụ ọrụ Wikidata
- Try building SPARQL queries and inquiring data using natural language using the Spinach Wikidata assistant
- See the category for user-made bot-updated lists of Wikidata items
Ị mara banyere oru ngo ma ọ bụ nchọpụta ọbụla mara mma nke eji Wikidata mee? Ị nwere ike ịhọpụta ọrụ ahụ ka O soro na ọdịnaya a ga-egosipụta na Isi Ibe Wikidata [[Special:MyLanguage/Wikidata:WikiProject_Interesting_Content |here]]!

Wikipidia – Ensaghiklopidia
Wikshọnarị – Akwụkwọ nkọwa okwu na thesaurusu
Akwukwo Wiki – Akwụkwọ ọgụgụ dị iche iche, akwụkwọ ntuziaka dị iche iche, na akwụkwọ ngosi isi nri dị iche iche
Wikikwotu – Nchịkọta okwu dị iche iche ndị mmadụ ndị ama ama kwugasịrị
Wikisọọsụ – Ọba Akwụkwọ
Wikivasiti – akụrụngwa mmụta
Wikivogheeji – Nduzi maka ime njem
Wikispeshiiz – Nchikọta nke ụdi di iche iche enwegasịrị
ỌruWiki – Ọrụ ngwanrọ efu
Wikimidia Commons – Ebe nchekwa ihe mgbasa ozi ndị a na-ekiri ekiri
Inkubetọ – Nsụgharị asụsụ ọhụrụ ndị ọzọ
Meta-Wiki – Nchikota oru ngo Wikimedia
MediaWiki – Ndetukọ akwụkwọ ngwanrọ