BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Kedụ ihe bụ 'nodule' dị na ngụ Pope?
Pope Leo XIV, Onyeisi Ụka Katọlik n'ụwa ga-awa ahụ maka akpụ a hụrụ na ngụ ya.
Ndị Inec wepụtara aha ga-azọ ọkwa gọvanọ na ntuliaka 2027
Ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka bụ Inec ewepụtala aha ndị ga-azọ ọkwa gọvano na ntuliaka 2027
Gịnị mere a sị ụlọikpe ji nye iwu ka a nwụchie Owelle?
Ụlọọrụ na-ahazị ntuliaka na Nigeria bụ Independent National Electoral Commission (INEC) gwara ndị uweojii na ndị uweojii nzuzo Nigeria bụ Department of State Services (DSS) ka ha nyochaa Okorocha maka ebubo na ọ na-ebugharị asambodo mpụtara ntuliaka imeụlọ adigboroja nke otu APC.
Mmanụ diesel bụ 1,900, ọ bụghị mmanụ ụgbọala – Festus Keyamo
Keyamo mere ka a mata nke a n'ozi o depụtara n'akara X ya n'ụbọchị Satọde 10 Ọktoba, 2026.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 9, 2026, Duration 0,56
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Fraịde, Ọktoba 9, 2026.
Ọgbaaghara dapụtara na South Africa mgbe ụmụafọ ha na-achọ ịnapụ ndị mbịarambịa ụlọahịa ha n'ike
A kọkwara na ngagharị iwe yiri nke a mere na Cape Town na mpaghara Eastern Cape.
Anyị ga-achọpụta isi ihe butere ọgụ n'etiti Aguleri na Umuoba Anam - Gọvanọ Soludo
Gọvanọ Soludo kwuru nke a oge ya ndị ọnụ na-eru n'okwu n'obodo Aguleri na Umuoba Anam nwere ọgbakọ mkparịtaụka udo n'obi ọchịch state ahụ dị n'Awka isiobodo Anambra state.
Otu egwu bọọlụ ndị a ga-elekwasị anya dịka ịmaaka 'league' na-amaliteghachi
Ndị egwuruegwu bọọlụ na-amasị na mpaghara Europe nakwa gburugburu ụwa ga-amalite ikiri nnukwu egwuruegwu ndị ahụ na-amasị ha malite n'ụbọchị Satọde 10 Ọktoba, 2026.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.













































